Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

I. NDI-EZE 17:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

I. NDI-EZE 17:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

O mere ihe ONYENWE ANYị gwara ya ka o mee. Ọ gara nʼakụkụ iyi nta Kerit nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ Jọdan nọrọ nʼebe ahụ.

I. NDI-EZE 17:5 IGBOB (Bible Nso)

O we je, me dika okwu Jehova si di: o je biri na miri-iyi Kerit, nke di n'iru Jọdan.