I. NDI-EZE 17:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. NDI-EZE 17:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nọdụ nʼebe ahụ ṅụọ mmiri si nʼiyi ahụ, riekwa nri ọbụla ụmụ ugolọma ga-ebutere gị, nʼihi na enyela m ha iwu ka ha nye gị nri.”
Kesaa
I. NDI-EZE 17 BIUI. NDI-EZE 17:4 IGBOB (Bible Nso)
O gēru kwa, na i gāṅu miri sitere na miri-iyi ahu; ọ bu kwa ugolo-ọma ka M'nyeworo iwu izù gi n'ebe ahu.
Kesaa
I. NDI-EZE 17 IGBOB