Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

I. NDI-EZE 17:24 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

I. NDI-EZE 17:24 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nwanyị ahụ sịrị Ịlaịja, “Ugbu a, amatala m na ị bụ onye nke chineke, na okwu ONYENWE ANYị si nʼọnụ gị apụta bụ eziokwu.”

I. NDI-EZE 17:24 IGBOB (Bible Nso)

Nwayi ahu we si Elaija, Ub͕u a amawom nka na onye nke Chineke ka i bu, na okwu Jehova bu kwa ezi-okwu n'ọnu-gi.