I. NDI-EZE 17:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. NDI-EZE 17:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ONYENWE ANYị nụrụ ekpere Ịlaịja, ndụ nwantakịrị ahụ laghachikwutere ya, ọ dịkwara ndụ ọzọ.
Kesaa
I. NDI-EZE 17 BIUI. NDI-EZE 17:22 IGBOB (Bible Nso)
Jehova we ge nti olu Elaija; nkpuru-obi nwata ahu we biaghachi nime ya, ọ we di ndu.
Kesaa
I. NDI-EZE 17 IGBOB