I. NDI-EZE 17:16 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. NDI-EZE 17:16 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ụtụ ọka ahụ agwụghị, mmanụ akọkwaghị nwanyị ahụ, dịka okwu ONYENWE ANYị kwuru site nʼọnụ Ịlaịja, onye amụma.
Kesaa
I. NDI-EZE 17 BIUI. NDI-EZE 17:16 IGBOB (Bible Nso)
Okpokoro utu ọka ahu agwughi, ite manu ahu akọghi kwa, dika okwu Jehova si di, nke O kwuru n'aka Elaija.
Kesaa
I. NDI-EZE 17 IGBOB