Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

I. NDI-EZE 17:15 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

I. NDI-EZE 17:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nwanyị ahụ mere dịka Ịlaịja kwuru. Sitekwa nʼụbọchị ahụ gaa nʼihu, ihe oriri akọkwaghị Ịlaịja na nwanyị ahụ, na ezinaụlọ ya.

I. NDI-EZE 17:15 IGBOB (Bible Nso)

O we je me dika okwu Elaija si di: nwayi ahu we rie, ya onwe-ya, na Elaija, na ulo-ya, ọtutu ubọchi.