Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

I. NDI-EZE 17:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

I. NDI-EZE 17:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi na nke a bụ ihe ONYENWE ANYị, Chineke Izrel kwuru, ‘Ụtụ ọka dị nʼite ahụ agaghị agwụ, mmanụ ahụ dị nʼite ahụ agakwaghị akọ tutu ruo ụbọchị ahụ ONYENWE ANYị ga-ezite mmiri ozuzo nʼala a.’ ”

I. NDI-EZE 17:14 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na otú a ka Jehova, bú Chineke Israel, siri, Okpokoro utu ọka ahu agaghi-agwu, ite manu ahu agaghi-akọ gi kwa, rue ubọchi Jehova gēnye miri-ozuzo n'elu uwa.