I. NDI-EZE 17:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. NDI-EZE 17:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ịlaịja sịrị ya, “Atụla egwu! Gaa mee dịka i kwuru. Ma naanị buru ụzọ meere m ogbe achịcha ntakịrị site nʼihe i nwere, wetara m ya. Emesịa, mee nke gị na nwa gị ga-eri.
Kesaa
I. NDI-EZE 17 BIUI. NDI-EZE 17:13 IGBOB (Bible Nso)
Elaija we si ya, Atula egwu; ba, mere dika okwu-gi si di: nání buru uzọ merem ob͕e achicha ntà site na ya, weputaram ya, ma mere onwe-gi, me-kwa-ra nwa-gi nwoke, n'ikpe-azu.
Kesaa
I. NDI-EZE 17 IGBOB