Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

I. NDI-EZE 17:11 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

I. NDI-EZE 17:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe nwanyị ahụ na-aga ikute mmiri ahụ, Ịlaịja kpọrọ ya oku ọzọ sị ya, “Biko, wetara m otu iberibe achịcha ka m taa.”

I. NDI-EZE 17:11 IGBOB (Bible Nso)

O we je ikute ya, Elaija we kpọ ya òkù, si, Biko, wetaram iberibe achicha n'aka-gi.