I. NDI-EZE 17:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. NDI-EZE 17:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a, Ịlaịja onye Tishbe, onye si obodo Tishbe, nke dị nʼala Gilead, sịrị Ehab, “Eji m aha ONYENWE ANYị Chineke Izrel dị ndụ, onye m na-efe na onye m na-ejere ozi na-agwa gị na igirigi agaghị ada, mmiri agaghị ezo ọzọ nʼafọ ndị a na-abịa karịa ma ọ bụghị naanị site nʼokwu ọnụ m!”
Kesaa
I. NDI-EZE 17 BIUI. NDI-EZE 17:1 IGBOB (Bible Nso)
Elaija, bu onye Tisbe, onye sitere na ndi-nnọdu nke Gilead, we si Ehab, Jehova, bú Chineke nke Israel, nādi ndu, Onye m'guzoworo n'iru Ya, igirigi ma-ọbu miri-ozuzo agaghi-adi ma-ọli n'arọ ndia, ma ọ bu nání dika okwum si di.
Kesaa
I. NDI-EZE 17 IGBOB