I. NDI-EZE 16:31 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. NDI-EZE 16:31 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụghị naanị na ọ gụrụ mmehie niile Jeroboam nwa Nebat mere dị ka ihe dị nta, kama ọ gara nʼihu lụọ Jezebel, nwa nwanyị Etbaal, eze ndị Saịdọn. O bidokwara ịkpọ isiala nye arụsị Baal, na ife ya ofufe.
Kesaa
I. NDI-EZE 16 BIUI. NDI-EZE 16:31 IGBOB (Bible Nso)
O rue, dika agāsi na ọ bu ihe nfe na ọ nējeghari na nmehie nile nke Jeroboam, bú nwa Nebat, na ọ luru Jezebel na nwunye, bú nwa-nwayi Etbeal eze ndi Zaidon, ọ we je fè Beal òfùfè, kpọ kwa isi ala nye ya.
Kesaa
I. NDI-EZE 16 IGBOB