I. NDI-EZE 16:30 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. NDI-EZE 16:30 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ehab nwa Omri mere ihe ọjọọ nʼanya ONYENWE ANYị karịa ndị eze niile buru ya ụzọ.
Kesaa
I. NDI-EZE 16 BIUI. NDI-EZE 16:30 IGBOB (Bible Nso)
Ehab nwa Ọmri mere ihe jọrọ njọ n'anya Jehova kari ndi nile buru ya uzọ.
Kesaa
I. NDI-EZE 16 IGBOB