Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

I. NDI-EZE 14:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

I. NDI-EZE 14:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma ihe ọjọọ i mere adịla ukwuu karịa nke ndị niile bu gị ụzọ bụrụ eze mere. Ị kpụọlara onwe gị chi ndị ọzọ, chi ndị e ji ọla kpụọ, si otu a kpasuo m iwe, gbakụta m azụ gị.

I. NDI-EZE 14:9 IGBOB (Bible Nso)

ma i mewo ihe ọjọ kari ndi nile buru gi uzọ, i we je mere onwe-gi chi ọzọ di iche iche, na arusi a kpuru akpu, ikpasum iwe, i we tufuem n'azu gi