Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

I. NDI-EZE 14:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

I. NDI-EZE 14:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Adọwapụrụ m alaeze Izrel site nʼụlọ Devid nye gị ya, ma ị geghị ntị nʼiwu m, maọbụ debe ha dịka ohu m Devid debere ihe niile m nyere ya nʼiwu. Onye echiche obi ya na ihe na-atọ obi ya ụtọ mgbe niile bụ idebe iwu m, na ime ihe ziri ezi nʼanya m.

I. NDI-EZE 14:8 IGBOB (Bible Nso)

we dowapu ala-eze n'ulo Devid, nye gi ya: ma i dighi ka orùm, bú Devid, onye debere ihe nile M'nyere n'iwu, o were obi-ya nile jesom, ime nání ihe ziri ezi n'anyam