I. NDI-EZE 12:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. NDI-EZE 12:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ nabataghị ndụmọdụ ndị okenye nyere ya, ọ gakwuru ụmụ okorobịa ndị ya na ha tokọrọ, bụkwa ndị na-ejere ya ozi, ka ha nye ya ndụmọdụ.
Kesaa
I. NDI-EZE 12 BIUI. NDI-EZE 12:8 IGBOB (Bible Nso)
Ma ọ rapuru idu-ọdu nke ndi-okenye, nke ha nādu ya, o me ka umu-okorọbia dua ya ọdu, bú ndi ya na ha tokọzuru okè, ndi nēguzo n'iru ya.
Kesaa
I. NDI-EZE 12 IGBOB