Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

I. NDI-EZE 11:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

I. NDI-EZE 11:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

ONYENWE ANYị were iwe dị ukwuu megide Solomọn, nʼihi na obi ya esitela nʼebe ONYENWE ANYị Chineke Izrel nọ pụọ, bụ onye mere ka ọ hụ ya anya ugboro abụọ.

I. NDI-EZE 11:9 IGBOB (Bible Nso)

Jehova we wesa Solomon iwe, n'ihi na ewezugara obi-ya n'ebe Jehova nọ, bú Chineke Israel, Onye mere ka ọ hu Ya anya ub͕ò abua