Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

I. NDI-EZE 11:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

I. NDI-EZE 11:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe Solomọn ghọrọ agadi, ndị inyom ndị a duhiere obi ya mee ka ọ gbasoo chi ndị ọzọ, nke mere na o jikwaghị obi ya niile gbasoo ONYENWE ANYị Chineke ya, dịka Devid bụ nna ya mere.

I. NDI-EZE 11:4 IGBOB (Bible Nso)

O rue, na mb͕e agadi Solomon, na ndinyom-ya wezugara obi-ya ka o so chi ọzọ: obi-ya ezughi kwa okè n'ebe Jehova, bú Chineke-ya, nọ, dika obi Devid, bú nna-ya.