I. NDI-EZE 10:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. NDI-EZE 10:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe eze nwanyị Sheba nụrụ akụkọ Solomọn, na ịdị na mma nke dị nʼetiti ya na ONYENWE ANYị, ọ bịara ka o were ọtụtụ ajụjụ siri ike nwalee Solomọn.
Kesaa
I. NDI-EZE 10 BIUI. NDI-EZE 10:1 IGBOB (Bible Nso)
Eze-nwayi Sheba we nānu akukọ Solomon bayere aha Jehova, o we bia iwere ilu di iche iche nwa ya.
Kesaa
I. NDI-EZE 10 IGBOB