I. JỌN 5:14-15
I. JỌN 5:14-15 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Nkwuwa okwu anyị nwere na ya bụ, na ọ bụrụ na anyị arịọ ihe ọbụla dịka ọchịchọ obi ya siri dị, ọ na-anụ olu anyị. Ọ bụrụkwanụ na anyị matara na ọ na-anụ olu anyị mgbe ọbụla anyị rịọrọ ya ihe, anyị na-amatakwa na anyị anatala ihe ọbụla anyị rịọrọ ya.
Kesaa
Gụọ I. JỌN 5