I. NDI KỌRINT 9:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. NDI KỌRINT 9:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Abụghị m onye nwe onwe ya? Abụghị m onyeozi Kraịst? Ọ bụ na m ahụghị Jisọs Onyenwe anyị? Unu abụghị ihe ngosipụta ọrụ m rụrụ nʼime Onyenwe anyị?
Kesaa
I. NDI KỌRINT 9 BIUI. NDI KỌRINT 9:1 IGBOB (Bible Nso)
Ènweghi m onwem? àbughi m onye-ozi? àhughm Jisus Onye-nwe-ayi? ùnu onwe-unu abughi ọlum nime Onye-nwe-ayi?