I. NDI KỌRINT 4:6
I. NDI KỌRINT 4:6 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ugbu a ụmụnna m ejiri m onwe m na Apọlọs mara unu atụ maka ọdịmma nke unu, ka unu nwee ike isite nʼaka anyị mụta ihe site nʼihe ahụ e dere bụ nke na-asị, “Unu agafekwala ihe e dere nʼakwụkwọ nsọ.” Ka onye ọbụla nʼime unu hapụ iji otu onye nyaa isi ma leda ndị ọzọ anya.
Kesaa
Gụọ I. NDI KỌRINT 4