I. NDI KỌRINT 4:14-15
I. NDI KỌRINT 4:14-15 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Anaghị m edere unu ihe ndị a ka ihere mee unu, kama ana m ede ya ịdụ unu ọdụ, na ịdọ unu aka na ntị, dịka ụmụ m hụrụ nʼanya. Ọ bụ ezie na unu nwere ọtụtụ ndị nche, ma unu enweghị karịa otu nna. Nʼihi na ọ bụ m bụ nna unu nʼime Kraịst Jisọs, site nʼoziọma ahụ m wetaara unu.
Kesaa
Gụọ I. NDI KỌRINT 4I. NDI KỌRINT 4:14-15 Bible Nso (IGBOB)
Edeghi m ihe ndia n'akwukwọ dika anameme unu ihe-ihere n'iru, kama dika anamadu unu ọdú, dika umum m'huru n'anya. N'ihi na asi na unu nwere orú nnù ndi-ozizí na nnù ndi-ozizí ise nime Kraist, ma unu enweghi ọtutu nna: n'ihi na mu onwem nime Kraist Jisus were ozi ọma mu unu.
Kesaa
Gụọ I. NDI KỌRINT 4