I. NDI KỌRINT 4:1-2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. NDI KỌRINT 4:1-2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Achọrọ m ka unu na-ele anyị anya dịka ndị na-ejere Kraịst ozi, ndị e nyefere ihe omimi Chineke nʼaka. Ma ihe dị mkpa bụ na o kwesiri ka ndị na-elekọta ihe ọbụla bụrụ ndị kwesiri ntụkwasị obi.
Kesaa
I. NDI KỌRINT 4 BIUI. NDI KỌRINT 4:1-2 IGBOB (Bible Nso)
Ka madu nāgu ayi otú a, dika ndi nējere Kraist ozi, ndi bu kwa ndi nāchi èzí-na-ulo n'ihe-omimi nke Chineke. N'ebe a ihe anāchọ kwa n'aka ndi nāchi èzí-na-ulo bu, ka ahu onye ọ bula na o kwesiri ntukwasi-obi.