Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

I. NDI KỌRINT 11:24 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

I. NDI KỌRINT 11:24 IGBOB (Bible Nso)

kele kwa, we nyawa ha, si, Nka bu arum, nke anēnye n'ihi unu: nēmenu nka ka unu we nēchetam.

I. NDI KỌRINT 11:24 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe o nyechara ekele, ọ nyawara ya sị, “Nke a bụ ahụ m nke a na-enye maka unu. Na-emenụ nke a iji cheta m.”