I. NDI KỌRINT 1:18 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. NDI KỌRINT 1:18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na okwu maka obe bụ ihe nzuzu nye ndị na-efu efu, ma nye anyị ndị a na-azọpụta, ọ bụrụ anyị ike nke Chineke.
Kesaa
I. NDI KỌRINT 1 BIUI. NDI KỌRINT 1:18 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi na okwu nke obe buru ndi nāla n'iyì ihe-nzuzu; ma ọ buru ayi, bú ndi anāzọputa, ike nke Chineke.