I. IHE EMERE 4:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. IHE EMERE 4:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jabez bụ nwoke a na-asọpụrụ karịa ụmụnne ya ndị ikom niile. Nne ya kpọrọ aha ya Jabez, sị, “A mụrụ m ya nʼihe mgbu.”
Kesaa
I. IHE EMERE 4 BIUI. IHE EMERE 4:9 IGBOB (Bible Nso)
Ma asọpuru Jebez kari umu-nne-ya ndikom: ma nne-ya kpọrọ aha-ya Jebez, si, N'ihi na amurum ya n'ihe-nb͕u.
Kesaa
I. IHE EMERE 4 IGBOB