I. IHE EMERE 22:11-13
I. IHE EMERE 22:11-13 Bible Nso (IGBOB)
Ub͕u a, nwam, ka Jehova nọyere gi; gi nwe kwa uche, wue ulo Jehova, bú Chineke-gi, dika O kwuworo bayere gi. Nání Jehova nye gi ezi uche na nghọta, nye gi iwu bayere Israel; ọbuná idebe iwu Jehova, bú Chineke-gi. Mb͕e ahu ka i gēnwe uche, ọ buru na i lezie anya ime ukpuru nile na ikpé nile nke Jehova nyere Moses n'iwu bayere Israel: di ike, nwe kwa ume; atula egwu, atu-kwa-la ujọ.
I. IHE EMERE 22:11-13 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Ya mere, ugbu a nwa m, ka ONYENWE ANYị nọnyere gị mgbe ị ga-ewu ụlọ ONYENWE ANYị Chineke gị, dịka o kwuru na ị ga-eme. ONYENWE ANYị nyekwa gị amamihe na nghọta nke ị ga-eji chịa ezi ọchịchị mgbe ị ghọrọ eze Izrel, ka i si otu a debe iwu ONYENWE ANYị Chineke gị. Mgbe ahụ, ị ga-enwe ọganihu, ma ọ bụrụ na i lezie anya idebe iwu na ụkpụrụ niile nke ONYENWE ANYị nyere Mosis maka Izrel. Dị ike, nwee obi ike. Atụla ụjọ, maọbụ daa mba.