I. IHE EMERE 17:20 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. IHE EMERE 17:20 IGBOB (Bible Nso)
Jehova, ọ dighi onye di ka Gi, ọ dighi kwa Chineke ma-ọbughi Gi, dika ihe nile si di nke ayi nuworo na nti-ayi.
I. IHE EMERE 17:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“ONYENWE ANYị, ọ dịghị onye dịka gị, ọ dịkwaghị Chineke ọzọ dị ma ọ bụghị gị, dịka anyị nụrụ ya na ntị anyị.
Kesaa
I. IHE EMERE 17 BIU