Rue ubi walnut ab͕ara ogige ka m'ridara, Ilekwasi akwukwọ ndu nke ndagwurugwu anya, Ihu ma osisi vine amawo ifuru, Na ihu ma osisi pomegranate ab͕awawo okoko. Mb͕e m'kāmaghi, nkpuru-obim dorom N'etiti ub͕ọ-ala nke ndim amara aha-ya. Lata, lata, gi nwanyi Shulam; Lata, lata, ka ayi we lekwasi gi anya. Gini mere unu gēji lekwasi nwanyi Shulam anya, Dika ilekwasi otite-egwú nke Mahanaim?
Gụọ ABÙ NKE ABÙ 6
Geere nke a ntị ABÙ NKE ABÙ 6
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: ABÙ NKE ABÙ 6:11-13
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị