Ha abua we n=eje rue mb͕e ha bara Bet-lehem. O rue, mb͕e ha bara Bet-lehem, na obodo ahu nile b͕ara aghara bayere ha, ndinyom we si, #_O bu Naomi, b/u nka? _O si ha, Unu akpọlam Naomi, kpọnum Mara: n>ihi na Onye Nke puru ime ihe nile meworom ihe-ilu nke-uku. Mu onwem, n>aka-ojuju ka m>jere, ma Jehova emewo ka m>b͕ara aka lata: n>#ihi gini ka unu n=akpọm Naomi, mb͕e Jehova b͕agiderem #am#a, Onye Nke puru ime ihe nile emejọwokwam? Naomi we lata, ya na Rut, b/u nwayi Moab, b/u nwunye nwa-ya, onye siri n>ala-ọhia Moab lata: ndi ahu we ba Bet-lehem na nmalite ob#ib#i ọka barley.
Gụọ RUT 1
Geere nke a ntị RUT 1
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: RUT 1:19-22
5 Days
Few people do we emotionally relate to in the Bible more than Ruth; a poor, widowed foreigner who made God her priority and watched as He transformed her life. If you’re looking for some encouragement in your circumstances, don’t miss this reading plan!
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị