Ajuju kwesikariri iju, gi madu, bu, Gì onwe-gi bu onye, nke nāza Chineke okwu imegide Ya? Ọ̀ gābu na ihe akpuworo gāsi onye kpuru ya, Gini mere i kpurum otú a? Ma-ọbu ọkpu-ite, ò nweghi ike n'ebe urọ di, isite n'otù ọkpukpu-urọ ahu o doziri me nka ka ọ buru ihe gānara nsọpuru, me kwa nke-ọzọ ka ọ buru ihe agēme ihe-ihere?
Gụọ NDI ROM 9
Geere nke a ntị NDI ROM 9
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: NDI ROM 9:20-21
6 Days
With so many voices telling us who to be, it’s no wonder we struggle with where to place our identity. God doesn’t want us to be defined by our career, marital status, or mistakes. He wants His opinion to be the highest authority in our lives. This six-day plan will help you internalize what the Bible says about who you are and truly embrace your identity in Christ.
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị