N'ihi na asi na ejiri oyiyi ọnwu-Ya me ka ayi na Ya tokọ buru otù ihe, agēji kwa oyiyi nke nbilite-n'ọnwu-Ya me ka ayi na Ya tokọ buru otù ihe; ebe ayi mara nka, na akpọgidekọrọ Ya na madu ochie ayi n'obe, ka ewe me ka aru-ayi nke nmehie nwezu ghara idi irè, ka ayi we ghara idi nābu orù nke nmehie ọzọ; n'ihi na onye nwuru anwu, aguwo ya o'nye ezi omume pua na nmehie-ya. Ma ọ buru na ayi na Kraist nwukọrọ, ayi kwere na ayi na Ya gādikọ kwa ndu ọzọ
Gụọ NDI ROM 6
Geere nke a ntị NDI ROM 6
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: NDI ROM 6:5-8
6 Days
I believed in a lie for years. This lie is all too common in Christian circles. I believed in a secular-sacred dichotomy. And it held me back. Join me to explore how God wants to supernaturally empower us to bring Heaven to Earth and to succeed in business and life. We have more opportunities to impact the world than most “full-time ministers," and this Bible plan will show you how!
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị