n'ihi na ala-eze Chineke abughi oriri na ọṅuṅu, kama ọ bu ezi omume na udo na ọṅù nime Mọ Nsọ. N'ihi na onye nābu orù Kraist n'uzọ nka, ọ di Chineke ezi utọ, buru kwa onye anwaputara n'iru madu. Ya mere otú a, ka ayi nāb͕aso ihe nile diri udo, na ihe nile diri iwulirita onwe-ayi elu dika ulo.
Gụọ NDI ROM 14
Geere nke a ntị NDI ROM 14
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: NDI ROM 14:17-19
5 Days
If you want joy in your life, you have to find a balance in your schedule. Pastor Rick shares how you can readjust your input and your output so that your giving and receiving helps you recover your joy, not lose it.
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị