ihe di kwa n'iru oche-eze ahu dika oké osimiri eji enyo me yiri crystal; ihe anọ nke di ndu nọ kwa n'etiti oche-eze ahu, nọ kwa oche-eze ahu gburugburu, ndi juputara n'anya anya n'iru na azu. Ihe mbu ahu nke di ndu yiri ọdum, ihe nke-abua ahu nke di ndu yi-kwa-ra nwa-ehi, ihe nke-atọ ahu nke di ndu nwe-kwa-ra iru dika nke madu, ihe nke-anọ ahu nke di ndu yi-kwa-ra ugo nēfe efe. Ihe anọ ahu nke di ndu nwe-kwa-ra nkù isi n'otù n'otù, ha juputa-kwa-ra n'anya anya gburugburu, ya na nime: ha adighi-ezu ike ehihie na abali, nāsi, Nsọ, nsọ, nsọ, ka Onye ahu di, bú Onye-nwe-ayi Chineke, Onye puru ime ihe nile, Onye diri, Onye nādi kwa adi, Onye nābia kwa.
Gụọ NKPUGHE 4
Geere nke a ntị NKPUGHE 4
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: NKPUGHE 4:6-8
Ụbọchị 4
Ndị Nne Nnukwu Nnukwu Anụ 4 bụ ndị na-akọrọrọ nkwado n'akụkụ, na-apụgharị ọdabara ozi nke Jizọs dị ka anyị ga-adị ndị Kristi ndị ọdụbọdụ. Kedu ihe anyị mere na ihe ọ bụla na-akpọ ụwa gara ike emekarị na ị gbaghara ụdị gị?
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị