M'gēhota omume nile nke Ja; N'ihi na m'gēcheta oké ọlu-Gi nile site na mb͕e ochie. M'gātughari kwa uche n'ọlu-Gi nile, Ọ bu kwa n'omume-Gi nile ka m'gātughari obi. Chineke, n'idi-nsọ ka uzọ-Gi di: Ònye bu chi uku dika Chineke? Gi onwe-gi bu Chineke Nke nālu oké ọlu: I mewo ka amara ike-Gi n'etiti ndi nile di iche iche.
Gụọ ABÙ ỌMA 77
Geere nke a ntị ABÙ ỌMA 77
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: ABÙ ỌMA 77:11-14
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị