Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 7:9-10

ABÙ ỌMA 7:9-10 IGBOB

Biko, kwe ka ihe ọjọ nke ndi nēmebi iwu gwusia, ma me ka onye ezi omume guzosie ike: N'ihi na onye nānwa obi nile na akuru nile ka Chineke, bú Onye ezi omume, bu. Ọtam dikwasi na Chineke, Bú Onye nāzọputa ndi obi-ha ziri ezi.