Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 55:15-16

ABÙ ỌMA 55:15-16 IGBOB

Ka ọnwu biakwasi ha na mberede, Ka ha ridarue ala-mọ na ndu: N'ihi na ihe ọjọ nile di n'ebe ha nọ dika ọbìa, n'etiti ha. Ma mu onwem, Chineke ka m'gākpọku; Jehova gāzọputakwam.