Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 37:39-40

ABÙ ỌMA 37:39-40 IGBOB

Ma nzọputa ndi ezi omume nēsi n'aka Jehova bia: Ọ bu ebe-ha siri ike na mb͕e nkpà. Jehova nēye-kwa-ra ha aka, nēme ka ha b͕apu: Ọ nēme ka ha si n'aka ndi nēmebi iwu b͕apu, Ọ nāzọputa kwa ha, N'ihi na ha ab͕abàwo nime Ya.