M'gāgọzi Jehova na mb͕e nile: Mb͕e nile ka otuto-Ya gādi n'ọnum. Jehova ka nkpuru-obim gēji nya isi: Ndi di ume-ala n'obi gānu ya, we ṅuria ọṅu. Sonum me ka Jehova di uku, Ka ayi buli kwa aha-Ya elu n'otù. Achọrọm Jehova, Ọ za-kwa-ram, We naputam n'ujọm nile. Ha legidere Ya anya, we nwue enwu: Ka ihere ghara ime kwa ha n'iru.
Gụọ ABÙ ỌMA 34
Geere nke a ntị ABÙ ỌMA 34
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: ABÙ ỌMA 34:1-5
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị