Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 24:3-4

ABÙ ỌMA 24:3-4 IGBOB

Ònye gārigo n'ugwu Jehova? Ònye gēguzosi kwa ike n'ebe nsọ Ya? Onye nwere ọbu-aka abua nēmeghi ihe ọjọ, na obi di ọcha; Onye nēbulighi nkpuru-obi-ya nye ihe-efu, Ọ ṅughi kwa iyi aghughọ.