Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 133:1-3

ABÙ ỌMA 133:1-3 IGBOB

Le, ka o si di nma, ka o si di kwa utọ nke-uku, Bú nbikọ nke umu-nne, ọbuná ibikọ n'otù! Ọ di ka ezi manu ahu nke dikwasi n'isi, Nke nērùda n'afu-ọnu, Bú afu-ọnu Eron; Nke nēruda n'ọnu uwe-nwuda-ya nile; Dika igirigi Heamon, Nke nādakwasi n'ugwu nile nke Zaion: N'ihi na n'ebe ahu ka Jehova nyere ngọzi ahu iwu, Bú ndu rue mb͕e ebighi-ebi.

Onyonyo Amaokwu Gasị maka ABÙ ỌMA 133:1-3

ABÙ ỌMA 133:1-3 - Le, ka o si di nma, ka o si di kwa utọ nke-uku,
Bú nbikọ nke umu-nne, ọbuná ibikọ n'otù!
Ọ di ka ezi manu ahu nke dikwasi n'isi,
Nke nērùda n'afu-ọnu,
Bú afu-ọnu Eron;
Nke nēruda n'ọnu uwe-nwuda-ya nile;
Dika igirigi Heamon,
Nke nādakwasi n'ugwu nile nke Zaion:
N'ihi na n'ebe ahu ka Jehova nyere ngọzi ahu iwu,
Bú ndu rue mb͕e ebighi-ebi.