Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 122:6-8

ABÙ ỌMA 122:6-8 IGBOB

Riọnu aririọ bayere udo Jerusalem: Ndi nāhu gi n'anya gānọ n'udo. Ka udo di n'ékpè-gi nile, Ka inọ-n'udo di kwa n'ulo-gi nile di elu. N'ihi umu-nnem na ndi-eyìm, Biko, ka m'kwue okwu, si, Ka udo di nime gi.