ABÙ ỌMA 116:3-5
ABÙ ỌMA 116:3-5 IGBOB
Udọ̀ nile nke ọnwu b͕aram buruburu, Ebe nile di nkpà nke ala-mọ chọtaram: Ahuhu na iru-újú ka m'nāhu. M'we kpọkue aha Jehova; Si, Biko, Jehova, me ka nkpuru-obim wepuga onwe-ya. Onye-amara na onye ezi omume ka Jehova bu; E, Chineke-ayi nwere obi-ebere.

