Ọlu nile nke aka-Ya bu ezi-okwu na ikpé ziri ezi; Ihe kwesiri ntukwasi-obi ka ukpuru-Ya nile bu. Ihe anākwagide rue mb͕e nile ebighi-ebi ka ha bu, Ha bu ihe anēme n'ezi-okwu na izi-ezi. Nb͕aputa ka O ziteworo ndi-Ya; O nyewo ọb͕ub͕a-ndu-Ya iwu rue mb͕e ebighi-ebi: Ihe di nsọ na ihe anātu egwu ka aha-Ya bu. Nmalite amam-ihe ka egwu Jehova bu; Ezi uche ka ndi nile nēme ha nwere: Otuto-Ya nēguzo rue mb͕e ebighi-ebi.
Gụọ ABÙ ỌMA 111
Geere nke a ntị ABÙ ỌMA 111
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: ABÙ ỌMA 111:7-10
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị