Na Jehova ka m'b͕abàworo: Ùnu si aṅa si nkpuru-obim, Felaganu n'ugwu-unu dika nnunu? N'ihi na, le, ndi nēmebi iwu nāzọ uta-ha ukwu ikwe ya, Ha edoziwo àkù-ha n'elu eriri-uta, Ib͕a ndi obi-ha ziri ezi n'ochichiri. N'ihi na anākwada ide nile; Gini ka onye ezi omume meworo?
Gụọ ABÙ ỌMA 11
Geere nke a ntị ABÙ ỌMA 11
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: ABÙ ỌMA 11:1-3
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị