Ma Gi onwe-gi, Jehova, bú Onye-nwe-ayi, kwe ka mu na I mekọ n'ihi aha-Gi: N'ihi na ebere-Gi di nma, naputam. N'ihi na onye ewedara n'ala na ob͕eye ka m'bu, Adupuwo kwa nkpuru-obim nimem. Dika onyinyo mb͕e ọ nēsetipu onwe-ya site n'ọdida anyanwu, otú a ka m'laworo: Arurupuwom dika igurube. Ikperè-ukwum abua asuwo ngọngọ site n'obubu-ọnu; Anu-arum nāta aru nēnweghi abuba. Mu onwem, aghọwo-kwa-ram ha ihe-ita-uta: Mb͕e ha nāhum ha nēfufe isi-ha. Yerem aka, Jehova, Chinekem; Zọputam dika ebere-Gi si di
Gụọ ABÙ ỌMA 109
Geere nke a ntị ABÙ ỌMA 109
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: ABÙ ỌMA 109:21-26
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị