Isi ihe ka amam-ihe bu; nweta amam-ihe: E, were ihe nile i nwetaworo nweta nghọta.
Gụọ ILU 4
Geere nke a ntị ILU 4
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: ILU 4:7
3 Ụbọchị
Ndụ nke onye kwere ekwe abụghị naanị nke edobere maọbụ hazie ya kpamkpam mgbe ọ nabatachara Kraịst. N’agbanyeghị na anyị bụ nke Kraịst, anyị na-anọgide n’ụwa a (Jọn 17:16). Mmekọrịta anyị na ndị ụkpụrụ nke ụwa na-achị chọrọ ihe ga-ekewapụ anyị bụ́ nke ga-eme ka ndụ anyị n’ụwa na onye anyị bụ̀ na mmụọ hara ihe. Dịka ndị mmụọ, anyị ga-arụ etu kwesịrịnụ.
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!