Isi ihe ka amam-ihe bu; nweta amam-ihe: E, were ihe nile i nwetaworo nweta nghọta. Tukọba ya elu, o gēbuli kwa gi: Ọ gāsọpuru gi, mb͕e i nāb͕aku ya obi. Ọ gēnye isi-gi okpu amara: Okpu-eze mara nma ka ọ gēnye gi n'aka.
Gụọ ILU 4
Geere nke a ntị ILU 4
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: ILU 4:7-9
3 Ụbọchị
Ndụ nke onye kwere ekwe abụghị naanị nke edobere maọbụ hazie ya kpamkpam mgbe ọ nabatachara Kraịst. N’agbanyeghị na anyị bụ nke Kraịst, anyị na-anọgide n’ụwa a (Jọn 17:16). Mmekọrịta anyị na ndị ụkpụrụ nke ụwa na-achị chọrọ ihe ga-ekewapụ anyị bụ́ nke ga-eme ka ndụ anyị n’ụwa na onye anyị bụ̀ na mmụọ hara ihe. Dịka ndị mmụọ, anyị ga-arụ etu kwesịrịnụ.
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị