ILU 24:1-2
ILU 24:1-2 IGBOB
Ekwosola ndi ọjọ ekworo, Achọsi-kwa-la ike inọ n'etiti ha: N'ihi na ipunara-madu-ihe ka obi-ha nātughari, Okwu nmeb͕u ka eb͕ub͕ere-ọnu-ha nēkwu.