E, ọ buru na ọ bu nmata ka i nākpọku, Ọ buru kwa na ọ bu nghọta ka i nēweliri olu-gi
Gụọ ILU 2
Geere nke a ntị ILU 2
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: ILU 2:3
5 Ụbọchị
Ihe ọmụmụ gbadoro ukwu n'ihe gbasara ihe nrite nke ị ga-ije n'amamihe. Iweta amamiihe nke na arụ ọrụ bụ ihe nzuzo nke ibi ndụ gaara nke ọma ma mezuo kwa akaraka.
Inweta nloghachi gọziri agọzi na ụbara na-amalite site n'itinye ezigbo ego. Ọ bụrụ na ị bụ Onye Kraịst ọhụrụ, ọ dịghị ego ka ukwuu ị pụrụ itinye n’okwukwe gị karịa ịnara Okwu Chineke mgbe nile. Bido ebe a iji nyere gị aka ịgụ, ghọta na itinye ya nke ọma kwa ụbọchị. Ewepụtara site n'akwụkwọ a, “Site n’ụwa a; Akwụkwọ ntuziaka Ndị Kraịst maka Uto na Nzube” nke David J. Swandt dere.
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!